ESTA 4:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 4:3 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ, n'ala nile ọ bula anāchi achi, ebe ọ bula okwu eze na iwu-ya nābiaru, oké iru-újú ndi-Ju, na obubu-ọnu, na ikwa-ákwá, na iti-aka-n'obi; atusa-kwa-ra ákwà-nkpe na ntu n'okpuru ọtutu madu.
Kekọrịta
ESTA 4 IGBOBESTA 4:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼalaeze ahụ ndị Juu niile, nọ nʼiru ụjụ na ibu ọnụ na ịkwa akwa na iti aka nʼobi nʼihi iwu eze ahụ. Ọtụtụ yikwa akwa mkpe ha, dinarakwa na ntụ.
Kekọrịta
ESTA 4 BIU