Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 4:2 IGBOB (Bible Nso)

o we bia rue n'iru ọnu-uzọ-ama eze: n'ihi na ọ dighi onye gābà n'ọnu-uzọ-ama eze n'uwe nke ákwà-nkpe.

Kekọrịta
ESTA 4 IGBOB

ESTA 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bịaruru nʼọnụ ụzọ ama nke ụlọeze guzo nʼebe ahụ, nʼihi na ọ dịghị onye a na-ekwe ka o yiri akwa mkpe banye nʼogige ụlọeze.

Kekọrịta
ESTA 4 BIU