ESTA 4:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 4:13 IGBOB (Bible Nso)
Mọdekai we si ha zaghachi Esta, si, Ekwula na nkpuru-obi-gi na i gēwepuga onwe-gi n'ulo eze, kari ndi-Ju nile.
ESTA 4:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
o zighachiri ọsịsa a, “Echela nʼihi na i bi nʼụlọeze na naanị gị ga-afọdụ ndụ nʼetiti ndị Juu niile.