ESTA 4:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 4:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma Mọdekai mara ihe nile emere, Mọdekai we dọwa uwe-ya nile, yikwasi ákwà-nkpe, kpokwasi ntu n'aru-ya, pua je n'etiti obodo, tie oké nkpu di ilu
Kekọrịta
ESTA 4 IGBOBESTA 4:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Mọdekai nụrụ ihe mere, ọ dọwara uwe ya, yikwasị onwe ya akwa mkpe, werekwa ntụ kpokwasị onwe ya, pụọ baa nʼime obodo, na-eti mkpu akwa.
Kekọrịta
ESTA 4 BIU