Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ESTA 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 3:7 IGBOB (Bible Nso)

N'ọnwa mbu, nke ahu bu ọnwa Nisan, n'arọ nke-iri-na-abua nke eze, bú Ahasuerọs, ka ha fere Pua, nke ahu bu nzà, n'iru Heman, site n'otù ubọchi rue ubọchi ọzọ, site kwa n'otù ọnwa ọzọ, rue ọnwa nke-iri-na-abua, nke ahu bu ọnwa Ada.

Kekọrịta
ESTA 3 IGBOB

ESTA 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼọnwa mbụ, nke bụ ọnwa Nisan, nʼafọ nke iri na abụọ nke ọchịchị eze Ahasuerọs. Ha fere nza (nke bụ Pua) nʼihu Heman iji họpụta ụbọchị na ọnwa. Ma nza ahụ danyere nʼụbọchị nke iri na atọ nʼọnwa nke iri na abụọ, nke bụ ọnwa Aada.

Kekọrịta
ESTA 3 BIU