Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 3:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 3:5 IGBOB (Bible Nso)

Heman we hu na Mọdekai adighi-eruru ala, na ọ dighi-akpọ kwa isi ala nye ya, Heman we juputa n'ọnuma.

Kekọrịta
ESTA 3 IGBOB

ESTA 3:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihe a were Heman iwe nke ukwuu mgbe ọ chọpụtara na Mọdekai jụrụ igbu ikpere nʼihu ya, maọbụ ịsọpụrụ ya.

Kekọrịta
ESTA 3 BIU