ESTA 3:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 3:4 IGBOB (Bible Nso)
O rue, mb͕e ha nāgwa ya okwu kwa-ubọchi, ma ọ geghi nti ha, na ha gosiri Heman, ihu ma okwu Mọdekai gēguzo: n'ihi na o gosiri ha na ya onwe-ya bu onye-Ju.
Kekọrịta
ESTA 3 IGBOBESTA 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha na-agwa ya okwu kwa ụbọchị kwa ụbọchị, ma o geghị ha ntị. Nʼihi nke a, ha gwara Heman ihe banyere ya, ịhụ ma ọ ga-anabata omume Mọdekai, ebe ọ gwara ha na ya bụ onye Juu.
Kekọrịta
ESTA 3 BIU