ESTA 3:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 3:14 IGBOB (Bible Nso)
Ndeputa odide-akwukwọ ahu, nke agēnye dika iwu n'ala nile ọ bula anāchi achi, ekpughere ya nye ndi nile di iche iche, ka ha nọ na njikere bayere ubọchi a.
Kekọrịta
ESTA 3 IGBOBESTA 3:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ndepụta nke otu akwụkwọ ahụ bụ nke a ga-enye dịka iwu nʼobodo niile ọbụla site na nkwupụta, mee ka ndị mba niile mara maka ya, nọọkwa na njikere nʼihi ụbọchị ahụ.
Kekọrịta
ESTA 3 BIU