Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 3:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 3:11 IGBOB (Bible Nso)

Eze we si Heman, Enyewo gi ọla-ọcha, ya na ndi ahu, ime ha dika ihe ahu si di nke di nma n'anya-gi.

ESTA 3 IGBOB

ESTA 3:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Eze gwara Heman, “Enyela m gị ọlaọcha ahụ, ya na ndị a. Mee ha dịka o si dị gị mma.”

ESTA 3 BIU