ESTA 2:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 2:5 IGBOB (Bible Nso)
Otù nwoke, bú onye-Ju, nọ na Shushan, bú ulo uku eze, aha-ya bu Mọdekai, nwa Jaia, nwa Shimai, nwa Kish, bú onye Benjamin
Kekọrịta
ESTA 2 IGBOBESTA 2:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, enwere otu onye Juu nọ nʼobodo Susa nke ewusiri ike, a na-akpọ Mọdekai nwa Jaịa, nwa Shimei, nwa Kish, onye Benjamin.
Kekọrịta
ESTA 2 BIU