ESTA 2:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 2:23 IGBOB (Bible Nso)
Ewe jua ase okwu ahu, chọputa ya, ewe kwuba ha abua n'osisi: ewe de ya n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi ahu n'iru eze.
Kekọrịta
ESTA 2 IGBOBESTA 2:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe e nyochara kwu a, chọpụta na ọ bụ eziokwu, e jidere mmadụ abụọ ahụ kwụgbuo ha nʼosisi. E dekwara ihe ndị a niile nʼihu eze nʼime akwụkwọ akụkọ ihe e mere.
Kekọrịta
ESTA 2 BIU