Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 2:2 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-ozi eze, bú ndi nējere ya ozi, we si ya, Ka ha chọrọ eze umu-ab͕ọghọ ndi nāmaghi nwoke, bú ndi di nma ile anya

Kekọrịta
ESTA 2 IGBOB

ESTA 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ndị na-ejere eze ozi sịrị ya, “Ka anyị gaa chọtara eze ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke mara mma ile anya.

Kekọrịta
ESTA 2 BIU