Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 2:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 2:19 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e achikọtara ha nke ub͕ò abua, bú umu-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke, Mọdekai we nānọdu n'ọnu-uzọ-ama eze.

Kekọrịta
ESTA 2 IGBOB

ESTA 2:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe a chịkọtara ụmụ agbọghọ ndị a na-amaghị nwoke nke ugboro abụọ, Mọdekai nọ ala nʼọnụ ụzọ ama eze.

Kekọrịta
ESTA 2 BIU