ESTA 2:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 2:18 IGBOB (Bible Nso)
Eze we mere ndi-isi-ya na ndi-orù-ya nile oké ọṅuṅu-manya-vine, bú ọṅuṅu-manya-vine, Esta; o me-kwa-ra ka ala nile anāchi achi zuru ike n'itu utu, o we nye onyinye, dika aka eze ruru.
Kekọrịta
ESTA 2 IGBOBESTA 2:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze kpọrọ oke oriri, nʼihi Esta, nye ndịisi ọchịchị ya niile na ndị ozi ya niile. Ọ kpọsara ezumike nye ndị ọrụ niile nʼalaeze ya, ma kesaakwa onyinye nye ọtụtụ ndị mmadụ dịka eze pụrụ ime.
Kekọrịta
ESTA 2 BIU