ESTA 2:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 2:16 IGBOB (Bible Nso)
Ewe kuru Esta jekuru eze, bú Ahasuerọs, rue ulo ala-eze ya, n'ọnwa nke-iri, nke ahu bu ọnwa Tebet, n'arọ nke-asa nke ọbubu-eze-ya.
Kekọrịta
ESTA 2 IGBOBESTA 2:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E mere ka Esta bakwuru eze nʼọnwa nke iri nʼafọ nke asaa nke ọchịchị eze Ahasuerọs.
Kekọrịta
ESTA 2 BIU