Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 2:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 2:11 IGBOB (Bible Nso)

Mọdekai we nējeghari n'iru ogige ulo ndinyom n'ubọchi nile ọ bula, imara udo Esta, na ihe agēme ya.

Kekọrịta
ESTA 2 IGBOB

ESTA 2:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ụbọchị niile, Mọdekai na-abịa nʼogige ụlọ ndị inyom na-ajụ ase otu Esta mere, nʼịchọpụta otu ihe si agara ya.

Kekọrịta
ESTA 2 BIU