ESTA 2:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ESTA 2:10 IGBOB (Bible Nso)
Esta egosighi ndi-ya ma-ọbu umu-nna-ya: n'ihi na Mọdekai nyere ya iwu ka ọ ghara igosi ha.
Kekọrịta
ESTA 2 IGBOBESTA 2:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Esta agwabeghị onye ọbụla obodo ya maọbụ ihe banyere ezinaụlọ ya, nʼihi na Mọdekai nyere ya iwu ka ọ ghara ịgwa onye ọbụla.
Kekọrịta
ESTA 2 BIU