Mafee gaa na ọdịnaya

ESTA 2:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 2:1 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ihe ndia gasiri, mb͕e ọnuma eze, bú Ahasuerọs, bìri, ọ chetara Vashti, na ihe o mere, na ihe ekwubìri megide ya.

ESTA 2 IGBOB

ESTA 2:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ihe ndị a gasịrị, ka iwe eze Ahasuerọs dajụrụ, ọ malitere iche echiche banyere Vashti. O chetara ihe Vashti mere, chetakwa ihe e kpebiri banyere ya.

ESTA 2 BIU