Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 1:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 1:4 IGBOB (Bible Nso)

mb͕e o mere ka ahú àkù nke nsọpuru ala-eze-ya na ọkaka nke ima-nma nke idi-uku-ya ọtutu ubọchi, bú ọgu ubọchi iteghete.

Kekọrịta
ESTA 1 IGBOB

ESTA 1:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mmemme a were otu narị na iri ụbọchị asatọ (180). Eze jikwa oge a gosi akụnụba, na ịma mma na ebube nke alaeze ya.

Kekọrịta
ESTA 1 BIU