Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ESTA 1:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 1:2 IGBOB (Bible Nso)

na mb͕e ahu, mb͕e eze, bú Ahasuerọs, nọkwasiri n'oche-eze ala-eze-ya, nke di na Shushan, bú ulo uku eze

Kekọrịta
ESTA 1 IGBOB

ESTA 1:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, isi ọchịchị obodo eze Sekses bụ Susa ebe ocheeze ya dịkwa.

Kekọrịta
ESTA 1 BIU