NDI EFESỌS 4:31-32
NDI EFESỌS 4:31-32 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Wepụnụ obi ilu niile, na obi ọjọọ na iwe, ya na nkwulu na ibu iro niile nʼetiti unu. Nʼọnọdụ ihe ndị a niile, nweenụ obi ebere nʼebe ibe unu nọ. Gbagharanụ ibe unu dịka Chineke sitere nʼamara ya gbaghara unu nʼihi na unu bụ nke Kraịst.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 4