NDI EFESỌS 3:20-21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI EFESỌS 3:20-21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, nye onye ahụ pụrụ imebiga ihe nʼoke karịa ihe niile nke anyị rịọrọ, maọbụ karịa ka anyị pụrụ ichepụta nʼuche anyị, site nʼike ya nke na-arụ ọrụ nʼime anyị, ọ bụ ya ka otuto dịrị nʼime chọọchị na nʼime Kraịst Jisọs ruo ọgbọ niile nke mgbe niile, ebighị ebi ruo ebighị ebi. Amen.
Kesaa
NDI EFESỌS 3 BIUNDI EFESỌS 3:20-21 IGBOB (Bible Nso)
Ma otuto diri Onye ahu Onye puru imebiga ókè nke-uku ri nne kari ihe nile nke ayi nāriọ ma-ọbu nke ayi nātughari uche, dika ike nke nālusi ike nime ayi si di, otuto diri Ya nime nzukọ-Ya na nime Kraist Jisus rue ọb͕ọ nile nke mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.
Kesaa
NDI EFESỌS 3 IGBOB