Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI EFESỌS 2:14 - Compare All Versions

NDI EFESỌS 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ya onwe ya bụ udo anyị, o mere ka ụzọ otu abụọ bụrụ otu ihe nʼime ahụ ya, site na ịkwatu mgbidi kewara ha na mgbe ochie, bụ mgbidi nke ịkpọ asị dị nʼetiti anyị.

NDI EFESỌS 2:14 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Ya onwe-ya bu udo-ayi, Onye mere ihe abua ahu ka ha buru otù ihe, Onye kwada-kwa-ra mb͕idi etiti nke ngige