EKLISIASTIS 8:14
EKLISIASTIS 8:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ dị ihe ọzọ na-enweghị isi nʼụwa: ndị ezi omume na-anata ntaramahụhụ dịrị ndị na-emebi iwu. Ndị na-emebi iwu na-anata ụgwọ ọrụ ruru ndị ezi omume. Nʼezie, ihe ndị a niile bụ ihe efu, ha enweghị isi.
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 8