EKLISIASTIS 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EKLISIASTIS 4:2 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem we ja ndi nwuru anwu, bú ndi nwuru anwu na mb͕e di anya gara aga, kari ndi di ndu, bú ndi ahu nke nọ na ndu rue ub͕u a
Kekọrịta
EKLISIASTIS 4 IGBOBEKLISIASTIS 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, ekwuru m, na ndị nwụrụ anwụ, bụ ndị nwụrụ anwụ mgbe gara aga, ka ndị dị ndụ mma, bụ ndị nke dị ndụ ruo ugbu a.
Kekọrịta
EKLISIASTIS 4 BIU