EKLISIASTIS 3:4-5
EKLISIASTIS 3:4-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
oge ịkwa akwa, na oge ịchị ọchị, oge iru ụjụ na oge ite egwu, oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume, oge ịbakụ na oge ịkwụsị ịbakụ
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 3oge ịkwa akwa, na oge ịchị ọchị, oge iru ụjụ na oge ite egwu, oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume, oge ịbakụ na oge ịkwụsị ịbakụ