EKLISIASTIS 3:17
EKLISIASTIS 3:17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
A gwara m onwe m, “Chineke ga-ekpe, ndị ezi omume na ndị ajọ omume ikpe, nʼihi na a ga-enwe oge maka ihe ọbụla a na-eme eme, oge dịkwa maka ikpe ọrụ niile nke mmadụ ikpe.”
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 3