EKLISIASTIS 2:4-6
EKLISIASTIS 2:4-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Arụpụtara m ọtụtụ ihe dị iche iche, ewuru m ụlọ nye onwe m ma nweekwa ubi vaịnị. Ewuru m ubi a gbara ogige ebe izuike, ma kụọkwa osisi na-amị mkpụrụ dị iche iche nʼime ha, wuore onwe m ọdọ mmiri ebe a ga-esi na-agba ubi m niile mmiri.
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 2EKLISIASTIS 2:4-6 Bible Nso (IGBOB)
Emerem ka ọlum nile di uku; ewurum onwem ulo di iche iche, kuara onwem ubi-vine di iche iche, mere onwem ubi di iche iche ab͕ara ogige na ogige ọma di iche iche, m'we kua osisi nāmi nkpuru nile di iche iche nime ha: emerem onwem ọdọ-miri, isite na ha de oké ọhia nēpu osisi
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 2