Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

EKLISIASTIS 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EKLISIASTIS 2:2 IGBOB (Bible Nso)

Ekwurum okwu bayere ichì-ọchì, si, Ọ nāwi ara: m'kwu-kwa-ra okwu bayere ọṅù, si, Gini kwa ka ọ nēme?

EKLISIASTIS 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọchị,” ka m sịrị na “ọ bụ ihe nzuzu. Ikpori ndụ, uru gịnị ka ọ bara?”

Kekọrịta
EKLISIASTIS 2 BIU