Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 8:6 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 8:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Debe iwu ONYENWE ANYị Chineke gị. Na-ejegharị ije nʼụzọ ya, ma na-atụkwa ya egwu.

DEUTERONOMI 8:6 IGBOB (Bible Nso)

I gēdebe kwa ihe Jehova, bú Chineke-gi, nyere n'iwu, ka i we je ije n'uzọ-Ya nile, tu kwa egwu Ya.