Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 8:5 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 8:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi ya, mata nke a nʼobi gị, na dịka nna si adọ nwa ya aka na ntị, otu a ka ONYENWE ANYị bụ Chineke gị si adọ gị aka na ntị.

DEUTERONOMI 8:5 IGBOB (Bible Nso)

I gāma kwa n'obi-gi, na, dika nwoke si adọ nwa-ya nwoke aka na nti, otú a ka Jehova, bú Chineke-gi, nādọ gi aka na nti.