DEUTERONOMI 8:4 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 8:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Iri afọ anọ ndị a niile, uwe gị akaghị nka, ụkwụ gị azakwaghị aza.
Kesaa
DEUTERONOMI 8 BIUDEUTERONOMI 8:4 IGBOB (Bible Nso)
Uwe-nb͕okwasi-gi akapughi nká n'aru gi, ukwu-gi azaghi kwa aza, ọgu arọ abua ndia.
Kesaa
DEUTERONOMI 8 IGBOB