Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 8:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DEUTERONOMI 8:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye duuru gị nʼime ọzara ukwu ahụ dị egwu, ebe agwọ ọjọọ na akpị jupụtara, ebe na-ekpo ọkụ, nke mmiri na-adịghị. O sitere na nkume nye gị mmiri ọṅụṅụ

DEUTERONOMI 8:15 IGBOB (Bible Nso)

Onye nēme ka i je ije n'ọzara uku ahu nke di egwu, nke agwọ nke yiri ọku na akpi di nime ya, na ala akpiri-ikpọ-nku nke miri nādighi ya; Onye nēme ka miri si n'oké nkume ọmu ahu putara gi