DEUTERONOMI 8:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DEUTERONOMI 8:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kpachara anya hụ na nganga abanyeghị gị nʼobi, ime ka i chefuo ONYENWE ANYị Chineke gị onye mere ka ị site nʼIjipt, sitekwa nʼala ịbụ ohu pụta.
Kesaa
DEUTERONOMI 8 BIUDEUTERONOMI 8:14 IGBOB (Bible Nso)
na obi-gi gādi elu, i we chezọ Jehova, bú Chineke-gi, Onye nēme ka i si n'ala Ijipt, si kwa n'ulo ndi-orù, puta
Kesaa
DEUTERONOMI 8 IGBOB