DEUTERONOMI 8:10 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 8:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe i riri rijuo afọ, too ONYENWE ANYị Chineke gị nʼihi ala mara mma nke o nyere gị.
Kesaa
DEUTERONOMI 8 BIUDEUTERONOMI 8:10 IGBOB (Bible Nso)
I gēri kwa, afọ gēju kwa gi, i gāgọzi kwa Jehova, bú Chineke-gi, n'elu ezi ala ahu nke O nyeworo gi.
Kesaa
DEUTERONOMI 8 IGBOB