Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 8:1 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 8:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Lezie anya hụ na i debezuru iwu ndị a niile m nyere gị taa. Ọ bụrụ na i debe ha, ọ bụghị naanị na ị ga-adị ndụ, kama ị ga-amụba, banyekwa inweta ala ahụ ONYENWE ANYị kwere nna nna gị ha na nkwa.

DEUTERONOMI 8:1 IGBOB (Bible Nso)

Ihe nile enyere n'iwu nke mu onwem nēnye gi n'iwu ta, unu gēlezi anya ime ya, ka unu we di ndu, ba uba, we ba nime, nweta kwa ala ahu nke Jehova ṅuru nna-unu-hà iyi inye ha.