DEUTERONOMI 7:7 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 7:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị nʼihi na unu dị ukwuu nʼọnụọgụgụ karịa ndị mba ọzọ, ka ONYENWE ANYị ji họpụta unu, hụ unu nʼanya otu a, nʼezie unu dịkarịsịrị nta nʼọnụọgụgụ.
Kesaa
DEUTERONOMI 7 BIUDEUTERONOMI 7:7 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bughi na unu bara uba kari ndi nile ka Jehova huru unu n'anya si-ike, we rọputa unu; n'ihi na unu onwe-unu di ole-na-ole kari ndi nile ọzọ
Kesaa
DEUTERONOMI 7 IGBOB