DEUTERONOMI 7:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DEUTERONOMI 7:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị ga-ewepụrụ unu ọrịa niile. Ọ gaghị ekwe ka ọrịa ndị Ijipt ọbụla, nke unu na-echeta nke ọma dakwasị unu, ọrịa ndị a niile ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ndị iro unu!
Kesaa
DEUTERONOMI 7 BIUDEUTERONOMI 7:15 IGBOB (Bible Nso)
Jehova gēwezuga kwa n'aru-gi ọria nile; nriaria ọjọ nile nke Ijipt nke i maworo, Ọ gaghi-atukwasi kwa ha n'aru-gi, ma Ọ gētiye ha n'aru ndi nākpọ gi asì.
Kesaa
DEUTERONOMI 7 IGBOB