Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 7:14 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 7:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

A ga-agọzi unu karịa mba ndị ọzọ niile dị nʼụwa. Ọ dịghị onye ọbụla nʼime unu, maọbụ nwoke maọbụ nwanyị ga-anọ na-amụtaghị nwa, ọ dịkwaghị anụ ụlọ unu ga-agba aka nwa.

DEUTERONOMI 7:14 IGBOB (Bible Nso)

Ndi agọziri agọzi ka i gābu kari ndi nile ọzọ: nwoke nēnweghi ike imu nwa na nwayi-àgà agaghi-adi n'etiti gi, ma-ọbu n'etiti anu-ulo-gi.