DEUTERONOMI 6:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DEUTERONOMI 6:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke unu, onye nọ nʼetiti unu, bụ Chineke ekworo. Ọ ga-eme ka iwe ya dị ọkụ megide unu, ọ ga-ekpochapụkwa unu site nʼelu ụwa.
Kesaa
DEUTERONOMI 6 BIUDEUTERONOMI 6:15 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na Chineke ekworo ka Jehova, bú Chineke-gi, bu n'etiti gi; ka iwe Jehova, bú Chineke-gi, we ghara idi ọku megide gi, O we kpochapu gi n'elu ala.
Kesaa
DEUTERONOMI 6 IGBOB