Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 6:13 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 6:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị bụ Chineke gị, ka ị ga-atụ egwu, naanị ya ka ị ga-efe ofufe, ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.

DEUTERONOMI 6:13 IGBOB (Bible Nso)

Jehova, bú Chineke-gi, ka i gātu egwu; ọ bu kwa Ya ka i gēfè òfùfè, ọ bu kwa aha-Ya ka i gēwere ṅu iyi.