DEUTERONOMI 4:39 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 4:39 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Matanụ nke ọma, ma nabata okwu a nʼobi unu na ONYENWE ANYị bụ Chineke nʼeluigwe na nʼụwa. O nwekwaghị chi ọzọ dị ma ọ bụghị ya.
Kesaa
DEUTERONOMI 4 BIUDEUTERONOMI 4:39 IGBOB (Bible Nso)
I mawo kwa ta, cheta-kwa-ra obi-gi, na Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke n'elu-igwe di n'elu na n'elu uwa di n'okpuru: ọ dighi onye ọzọ.
Kesaa
DEUTERONOMI 4 IGBOB