Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 4:30 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 4:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe mkpagbu bịara, mgbe ihe ilu ndị a bịakwasịrị unu nʼoge dị nʼihu, unu ga-emesịa lọghachikwute ONYENWE ANYị Chineke unu, unu ga-egekwa ntị nʼihe ọ ga-agwa unu.

DEUTERONOMI 4:30 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e nkpab͕u diri gi, mb͕e ihe nile ndia abiakwasiwo-kwa-ra gi, na mb͕e ikpe-azu nke ubọchi ndia i gālaghachikuru kwa Jehova, bú Chineke-gi, ge kwa olu-Ya nti