Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 4:2 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Unu atụkwasịla iwu ọzọ nʼelu iwu ndị a, ma ọ bụkwanụ site na ha wepụ iwu ọbụla. Kama, meenụ ihe iwu ndị a na-ekwu, nʼihi na ha si nʼaka ONYENWE ANYị Chineke unu.

DEUTERONOMI 4:2 IGBOB (Bible Nso)

Unu atukwasila ihe n'okwu ahu nke mu onwem nēnye unu n'iwu, unu agubì-kwa la ihe nime ya, idebe ihe nile Jehova, bú Chineke-unu, nyere n'iwu, bú nke mu onwem nēnye unu n'iwu.