DEUTERONOMI 24:16 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 24:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Agaghị eme ka ndị mụrụ ụmụ nwụọ nʼihi ihe ụmụ ha metara, maọbụ mee ka ụmụ nwụọ nʼihi ihe ndị mụrụ ha metara, onye ọbụla ga-anwụ nʼihi mmehie nke aka ya.
Kesaa
DEUTERONOMI 24 BIUDEUTERONOMI 24:16 IGBOB (Bible Nso)
Agaghi-eme ka ndi bu nna nwua n'ọnọdu umu-ha, agaghi-eme kwa ka umu nwua n'ọnọdu ndi bu nna-ha: agēme ka ha nwua, onye ọ bula nime nmehie nke aka ya.
Kesaa
DEUTERONOMI 24 IGBOB