DEUTERONOMI 23:23 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 23:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ọbụla nke i kwere na nkwa, jisie ike hụ na i mezuru nke ahụ dịka okwu gị si dị, nʼihi na ọ bụ onyinye afọ ofufu nye ONYENWE ANYị Chineke gị.
Kesaa
DEUTERONOMI 23 BIUDEUTERONOMI 23:23 IGBOB (Bible Nso)
Ihe nke nēsi n'eb͕ub͕ere-ọnu-gi puta ka i gēdebe, me kwa; dika i kweworo Jehova, bú Chineke-gi, nkwa, ọ bu onyinye-afọ-ofufo, nke i kwuworo n'ọnu-gi.
Kesaa
DEUTERONOMI 23 IGBOB