Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 22:5 - Compare All Versions

DEUTERONOMI 22:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nwanyị ekwesighị iyi uwe ndị ikom, nwoke agaghị eyikwa uwe ndị inyom. Nʼihi na ihe arụ ka ọ bụ nʼanya ONYENWE ANYị Chineke gị.

DEUTERONOMI 22:5 IGBOB (Bible Nso)

Ihe diri nwoke agaghi-adikwasi n'aru nwayi, nwoke agaghi-eyiri kwa uwe-nb͕okwasi nwayi: n'ihi na ihe-árú nke Jehova, bú Chineke-gi, ka onye ọ bula bu nke nēme ihe ndia.