DEUTERONOMI 2:7 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị Chineke unu agọziela unu nʼihe ọbụla bụ akaọrụ unu. O cheela nzọ ụkwụ unu nche iri afọ anọ ndị a niile unu wagharịrị nʼọzara ukwuu a. ONYENWE ANYị Chineke unu anọnyerela unu, ọ dịkwaghị ihe kọrọ unu.
Kesaa
DEUTERONOMI 2 BIUDEUTERONOMI 2:7 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na Jehova, bú Chineke-gi, agọziwo gi n'omume aka-gi nile: Ọ mawo ije-ije-gi n'ọzara uku a: ọgu arọ abua ndia ka Jehova, bú Chineke-gi, nọyere gi; ọ dighi ihe kọrọ gi.
Kesaa
DEUTERONOMI 2 IGBOB