Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 17:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DEUTERONOMI 17:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihe ahụ o depụtara ka ọ ga-agụ mgbe niile na ndụ ya. Nke a ga-eme ka ọ mụta ịtụ egwu ONYENWE ANYị Chineke ya, na ịgbaso ihe niile dị nʼiwu na ụkpụrụ ndị a.

DEUTERONOMI 17:19 IGBOB (Bible Nso)

ọ gādi kwa n'aka-ya, ọ gāgu kwa ihe di nime ya ubọchi nile nke ndu-ya: ka o we muta itu egwu Jehova, bú Chineke-ya, idebe okwu nile nke iwu a na ukpuru ndia, ime ha