DEUTERONOMI 16:20 - Compare All Versions
DEUTERONOMI 16:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gbasoo ikpe ziri ezi, mee ka ikpe ziri ezi dịgide, ka ị dịrị ndụ, nweta ala ahụ ONYENWE ANYị Chineke gị na-enye gị.
Kesaa
DEUTERONOMI 16 BIUDEUTERONOMI 16:20 IGBOB (Bible Nso)
Ezi omume, ezi omume ka i gāb͕aso, ka i we di ndu, we nweta ala ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi.
Kesaa
DEUTERONOMI 16 IGBOB